18 “‘M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-achụ ha ọsọ, m ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji,+ mee ka ha ghọọ ihe a bụrụ ọnụ na ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị na ihe nkọcha n’etiti mba niile m ga-achụga ha,+