-
Jeremaya 34:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu onwe unu erubereghị m isi site n’onye ọ bụla n’ime unu ịkwụsị ịkpọsara nwanne ya na enyi ya nnwere onwe.+ Nke a bụ nnwere onwe m na-akpọsara unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘mma agha+ na ọrịa na-efe efe+ na ụnwụ+ ga-egbu unu, m ga-emekwa ka unu ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji.+
-