Nehemaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+
2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+