Nehemaya 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ezra onye nchụàjà wee weta Iwu ahụ n’ebe ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ige ntị ma ghọta ihe gbakọtara,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:2 Ụlọ Nche,10/15/1998, p. 20
2 Ezra onye nchụàjà wee weta Iwu ahụ n’ebe ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ige ntị ma ghọta ihe gbakọtara,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+