Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha,
3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha,