Diuterọnọmi 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Lee, ana m edebe n’ihu unu taa ngọzi na nkọcha:+ Diuterọnọmi 32:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 N’ihi na ọ bụghịrị unu okwu na-abaghị uru,+ kama ọ bụ ndụ unu,+ unu ga-esitekwa n’okwu a mee ka ụbọchị unu dị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+
47 N’ihi na ọ bụghịrị unu okwu na-abaghị uru,+ kama ọ bụ ndụ unu,+ unu ga-esitekwa n’okwu a mee ka ụbọchị unu dị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+