Levitikọs 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ee, mụ onwe m aghaghị ije ije megide unu;+ ọbụna mụ onwe m aghaghị iti unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
24 ee, mụ onwe m aghaghị ije ije megide unu;+ ọbụna mụ onwe m aghaghị iti unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+