Job 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwere obi amamihe, bụrụkwa onye dị ike.+Ònye pụrụ imere ya isi ike, ihe agaziere ya?+ Abụ Ọma 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ị ga-egosi onye na-edebe onwe ya ọcha na ị dị ọcha;+Ị ga-egosikwa onye gbagọrọ agbagọ na ị dị akọ;+
26 Ị ga-egosi onye na-edebe onwe ya ọcha na ị dị ọcha;+Ị ga-egosikwa onye gbagọrọ agbagọ na ị dị akọ;+