2 Samuel 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ị ga-egosi onye na-edebe onwe ya ọcha na gị onwe gị dị ọcha,+Ị ga-emesokwa onye gbagọrọ agbagọ ihe dị ka à ga-asị na ị dị iberiibe.+ Abụ Ọma 125:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+
27 Ị ga-egosi onye na-edebe onwe ya ọcha na gị onwe gị dị ọcha,+Ị ga-emesokwa onye gbagọrọ agbagọ ihe dị ka à ga-asị na ị dị iberiibe.+
5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+