Daniel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+ Matiu 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Obi ụtọ na-adịrị ndị dị ọcha n’obi,+ n’ihi na ha ga-ahụ Chineke.+
10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+