Jenesis 49:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O si n’ebe Chineke nke nna gị nọ,+ ọ ga-enyekwara gị aka;+ ya na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nọ,+ ọ ga-eji ngọzi nke eluigwe,+ jiri ngọzi nke ogbu mmiri nke dị n’okpuru ala,+ jirikwa ngọzi nke ara na nke akpa nwa,+ gọzie gị.
25 O si n’ebe Chineke nke nna gị nọ,+ ọ ga-enyekwara gị aka;+ ya na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nọ,+ ọ ga-eji ngọzi nke eluigwe,+ jiri ngọzi nke ogbu mmiri nke dị n’okpuru ala,+ jirikwa ngọzi nke ara na nke akpa nwa,+ gọzie gị.