Ọrụ Ndịozi 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọ hụrụ ya tupu oge eruo ma kwuo okwu banyere mbilite n’ọnwụ Kraịst, na a hapụghị ya n’ime Hedis, anụ ahụ́ ya ereghịkwa ure.+ Jud 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+
31 ọ hụrụ ya tupu oge eruo ma kwuo okwu banyere mbilite n’ọnwụ Kraịst, na a hapụghị ya n’ime Hedis, anụ ahụ́ ya ereghịkwa ure.+
9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+