Abụ Ọma 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+ Ọrụ Ndịozi 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ya mere, o kwukwara n’abụ ọma ọzọ, sị, ‘Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ree ure.’+ Ọrụ Ndịozi 13:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’aka nke ọzọ, onye ahụ nke Chineke kpọlitere ereghị ure.+
10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+