Joshụa 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma m ka dị ike taa dị ka m dị n’ụbọchị Mozis zipụrụ m.+ Otú ike m hà n’oge ahụ ka ọ hà ugbu a maka ibu agha, ịpụ apụ na ịbata abata.+
11 Ma m ka dị ike taa dị ka m dị n’ụbọchị Mozis zipụrụ m.+ Otú ike m hà n’oge ahụ ka ọ hà ugbu a maka ibu agha, ịpụ apụ na ịbata abata.+