Diuterọnọmi 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+
2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+