Ọnụ Ọgụgụ 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.” Ọnụ Ọgụgụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị nwụrụ n’ihe otiti ahụ wee dịrị puku mmadụ iri abụọ na anọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+
5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.”
8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+