1 Ndị Eze 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ohu gị nọkwa n’etiti ndị gị ị họọrọ,+ bụ́ ìgwè mmadụ a na-apụghị ịgụ ọnụ ma ọ bụ ịgụta ọnụ n’ihi ịdị ọtụtụ.+ 1 Ihe E Mere 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ Abụ Ọma 115:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-eme ka unu baa ụba,+Unu na ụmụ unu.+
8 Ohu gị nọkwa n’etiti ndị gị ị họọrọ,+ bụ́ ìgwè mmadụ a na-apụghị ịgụ ọnụ ma ọ bụ ịgụta ọnụ n’ihi ịdị ọtụtụ.+
23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+