36 Jehova ga-eme ka gị+ na eze+ gị nke ị ga-eme ka ọ chịwa gị gaa ná mba ị na-amaghị, bụ́ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị; n’ebe ahụkwa ka ị ga-efe chi ọzọ ndị e ji osisi na nkume mee.+
32 Ihe ahụ nke na-abata unu na mmụọ+ agaghị eme ma ọlị,+ n’ihi na unu na-asị: “Ka anyị dịrị ka ndị mba ọzọ, dị ka ezinụlọ niile nke ala dị iche iche,+ site n’ijere osisi na nkume ozi.”’”+