Ezikiel 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mmụọ Jehova wee dakwasị m.+ Chineke wee sị m: “Kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Ụlọ Izrel, ihe unu kwuru ziri ezi; mụ onwe m makwaara ihe batara unu na mmụọ.+
5 Mmụọ Jehova wee dakwasị m.+ Chineke wee sị m: “Kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Ụlọ Izrel, ihe unu kwuru ziri ezi; mụ onwe m makwaara ihe batara unu na mmụọ.+