Ọnụ Ọgụgụ 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+ 1 Samuel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche. Ezikiel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+ Ezikiel 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m,+ meekwa ka m guzo ọtọ,+ ọ malitere ịgwa m okwu, sị m: “Bịa, mechibido onwe gị ụzọ n’ime ụlọ gị. Maịka 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+
6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche.
2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+
24 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m,+ meekwa ka m guzo ọtọ,+ ọ malitere ịgwa m okwu, sị m: “Bịa, mechibido onwe gị ụzọ n’ime ụlọ gị.
8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+