Ọpụpụ 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-erukwa na ozugbo Mozis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, Chineke na Mozis ewee kwurịta okwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa. Diuterọnọmi 31:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu ahụ n’ogidi ígwé ojii, ogidi ígwé ojii ahụ wee kwụrụ n’akụkụ ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+
9 Ọ na-erukwa na ozugbo Mozis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, Chineke na Mozis ewee kwurịta okwu.+
5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.
15 Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu ahụ n’ogidi ígwé ojii, ogidi ígwé ojii ahụ wee kwụrụ n’akụkụ ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+