Ọpụpụ 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-erukwa na ozugbo Mozis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, Chineke na Mozis ewee kwurịta okwu.+ Ọpụpụ 40:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịgidekwa n’elu ya n’abalị, ụlọ Izrel dum na-ahụkwa ya na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+ Abụ Ọma 99:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ nọ na-agwa ha okwu n’ogidi ígwé ojii.+Ha debere ihe ncheta ya nakwa ụkpụrụ o nyere ha.+
9 Ọ na-erukwa na ozugbo Mozis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, Chineke na Mozis ewee kwurịta okwu.+
38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịgidekwa n’elu ya n’abalị, ụlọ Izrel dum na-ahụkwa ya na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+