Ọnụ Ọgụgụ 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-agbadata+ wee gwa gị okwu n’ebe ahụ;+ m ga-ewerekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ gị wụkwasị ha, ha ga-enyekwara gị aka n’ibu ibu ha ka i wee ghara ibu ya naanị gị.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.
17 M ga-agbadata+ wee gwa gị okwu n’ebe ahụ;+ m ga-ewerekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ gị wụkwasị ha, ha ga-enyekwara gị aka n’ibu ibu ha ka i wee ghara ibu ya naanị gị.+
5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.