Ọpụpụ 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee gbadata+ n’ígwé ojii ahụ wee soro ya guzoro n’ebe ahụ ma kpọsaa aha Jehova.+ Ọnụ Ọgụgụ 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+ Abụ Ọma 99:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ nọ na-agwa ha okwu n’ogidi ígwé ojii.+Ha debere ihe ncheta ya nakwa ụkpụrụ o nyere ha.+
25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+