1 Samuel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche. 1 Samuel 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ozugbo ahụ, Sọl zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kpọta Devid. Mgbe ha hụrụ ndị mere okenye n’ime ndị amụma ka ha na-ebu amụma, hụkwa ka Samuel guzo dị ka onyeisi ha, mmụọ+ Chineke dakwasịrị ndị ozi Sọl, ha wee malite ime dị ka ndị amụma,+ ha onwe ha kwa.
6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche.
20 Ozugbo ahụ, Sọl zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kpọta Devid. Mgbe ha hụrụ ndị mere okenye n’ime ndị amụma ka ha na-ebu amụma, hụkwa ka Samuel guzo dị ka onyeisi ha, mmụọ+ Chineke dakwasịrị ndị ozi Sọl, ha wee malite ime dị ka ndị amụma,+ ha onwe ha kwa.