23 O wee si n’ebe ahụ gagide ruo Nayọt nke dị na Rema, mmụọ+ Chineke wee dakwasị ya, ee, ya onwe ya, o wee na-eje ije ma na-eme dị ka onye amụma ruo mgbe ọ batara Nayọt nke dị na Rema.
29 O wee ruo na ozugbo ehihie gafere, ha nọ na-eme dị ka ndị amụma+ ruo n’oge e ji achụ àjà ọka,* a nụghị olu ọ bụla, ọ dịghịkwa onye na-azaghachi, ọ dịghịkwa onye na-aṅa ntị.+
10 Eze Izrel na Jehọshafat eze Juda nọ, onye nke ọ bụla n’ocheeze ya, yirikwa uwe ndị eze,+ n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria; ndị amụma niile ahụ nọ na-eme dị ka ndị amụma n’ihu ha.+