1 Samuel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche. 1 Samuel 19:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee si n’ebe ahụ gagide ruo Nayọt nke dị na Rema, mmụọ+ Chineke wee dakwasị ya, ee, ya onwe ya, o wee na-eje ije ma na-eme dị ka onye amụma ruo mgbe ọ batara Nayọt nke dị na Rema.
6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche.
23 O wee si n’ebe ahụ gagide ruo Nayọt nke dị na Rema, mmụọ+ Chineke wee dakwasị ya, ee, ya onwe ya, o wee na-eje ije ma na-eme dị ka onye amụma ruo mgbe ọ batara Nayọt nke dị na Rema.