Aịzaya 44:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+ Ndị Galeshia 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+
20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+
8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+