10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+
10 Eze Izrel na Jehọshafat eze Juda nọ, onye nke ọ bụla n’ocheeze ya, yirikwa uwe ndị eze,+ n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria; ndị amụma niile ahụ nọ na-eme dị ka ndị amụma n’ihu ha.+