2 Ihe E Mere 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze Izrel na Jehọshafat eze Juda nọ, onye nke ọ bụla n’ocheeze ya, yirikwa uwe ndị eze,+ ha nọkwa ọdụ n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria; ndị amụma niile ahụ nọ na-eme dị ka ndị amụma n’ihu ha.+ Ezikiel 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ndị amụma Izrel, bụ́ ndị na-ebu amụma,+ sịkwa ndị na-echepụta ihe ha na-ebu n’amụma,+ ‘Nụrụnụ okwu Jehova.+
9 Eze Izrel na Jehọshafat eze Juda nọ, onye nke ọ bụla n’ocheeze ya, yirikwa uwe ndị eze,+ ha nọkwa ọdụ n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria; ndị amụma niile ahụ nọ na-eme dị ka ndị amụma n’ihu ha.+
2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ndị amụma Izrel, bụ́ ndị na-ebu amụma,+ sịkwa ndị na-echepụta ihe ha na-ebu n’amụma,+ ‘Nụrụnụ okwu Jehova.+