Jenesis 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke na Ebreham wee kwurịtasịa okwu,+ o wee si n’ebe ọ nọ gbagoo. Ọpụpụ 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga-ejikere maka ụbọchị nke atọ, n’ihi na n’ụbọchị nke atọ, Jehova ga-agbadata n’ihu ụmụ Izrel niile n’Ugwu Saịnaị.+ Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+ Ọpụpụ 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee gbadata+ n’ígwé ojii ahụ wee soro ya guzoro n’ebe ahụ ma kpọsaa aha Jehova.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.
11 Ha ga-ejikere maka ụbọchị nke atọ, n’ihi na n’ụbọchị nke atọ, Jehova ga-agbadata n’ihu ụmụ Izrel niile n’Ugwu Saịnaị.+
22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+
5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.