Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 30:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ị ga-edebe ya n’ihu ákwà mgbochi ahụ nke dị nso n’igbe ihe àmà ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi nke e ji kpuchie Ihe Àmà ahụ, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu gị.+

  • Levitikọs 16:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi e ji kpuchie Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ;+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu ihe mkpuchi ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:89
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 89 Mgbe ọ bụla Mozis banyere n’ụlọikwuu nzute ka ya na ya kwurịta okwu,+ ọ na-anụ olu si n’elu ihe mkpuchi+ ahụ nke dị n’elu igbe ihe àmà na-akpanyere ya ụka, n’agbata cherọb+ abụọ ahụ; Ọ na-agwakwa ya okwu.

  • Ndị Ikpe 20:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Mgbe e mesịrị, ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase,+ ebe ọ bụ n’ebe ahụ ka igbe ọgbụgba ndụ+ nke ezi Chineke dị n’oge ahụ.

  • Abụ Ọma 80:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+

      Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+

      Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya