Ọnụ Ọgụgụ 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.” Ndị Ikpe 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+ Abụ Ọma 85:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-anụ ihe ezi Chineke bụ́ Jehova ga-ekwu,+N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya okwu udo,+ gwakwa ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ,Ma ka ha ghara ịlaghachi n’ịtụkwasị onwe ha obi.+ Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nyefee ọrụ gị n’aka Jehova,+ atụmatụ gị ga-eguzosikwa ike.+
21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.”
18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+
8 M ga-anụ ihe ezi Chineke bụ́ Jehova ga-ekwu,+N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya okwu udo,+ gwakwa ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ,Ma ka ha ghara ịlaghachi n’ịtụkwasị onwe ha obi.+