2 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gaa gwa ohu m Devid, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi?+ 2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+