Abụ Ọma 85:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-ege ntị n’ihe ezi Chineke bụ́ Jehova na-ekwu,N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya, bụ́ ndị jisiri ya aka ike, na udo ga-adịrị ha,+Ma ka ha ghara ịtụkwasị onwe ha obi ọzọ.+
8 M ga-ege ntị n’ihe ezi Chineke bụ́ Jehova na-ekwu,N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya, bụ́ ndị jisiri ya aka ike, na udo ga-adịrị ha,+Ma ka ha ghara ịtụkwasị onwe ha obi ọzọ.+