Abụ Ọma 85:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-anụ ihe ezi Chineke bụ́ Jehova ga-ekwu,+N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya okwu udo,+ gwakwa ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ,Ma ka ha ghara ịlaghachi n’ịtụkwasị onwe ha obi.+
8 M ga-anụ ihe ezi Chineke bụ́ Jehova ga-ekwu,+N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya okwu udo,+ gwakwa ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ,Ma ka ha ghara ịlaghachi n’ịtụkwasị onwe ha obi.+