Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+ Ọpụpụ 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya.+ Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+
22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+
6 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya.+ Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+