Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee sị Mozis: “Kpọrọ Jọshụa nwa Nọn, bụ́ onye nwere mmụọ+ dị iche, bikwasị ya aka n’isi;+ 1 Samuel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche. 2 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+ Nehemaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+
6 Mmụọ+ Jehova ga-amalite ịkpa ike n’ahụ́ gị, ị ga-ekwukwa okwu dị ka onye amụma,+ gị na ha, a ga-eme ka ị gbanwee ghọọ onye dị iche.
15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+
20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+
17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+