Joshụa 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+ Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.
14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.