Aịzaya 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya,+ bụ́ mmụọ amamihe+ na nke nghọta,+ mmụọ ndụmọdụ na nke ịdị ike,+ mmụọ ihe ọmụma+ na nke egwu Jehova.+ Zekaraya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Ọrụ Ndịozi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Pita jupụtara na mmụọ nsọ+ n’oge ahụ wee sị ha: “Unu ndị na-achị obodo na ndị okenye, 1 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+
2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya,+ bụ́ mmụọ amamihe+ na nke nghọta,+ mmụọ ndụmọdụ na nke ịdị ike,+ mmụọ ihe ọmụma+ na nke egwu Jehova.+
6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+