1 Ndị Kọrịnt 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Dị ka ihe atụ, a na-esite n’ike mmụọ nsọ nye otu onye okwu amamihe,+ nye onye ọzọ okwu ihe ọmụma+ dị ka otu mmụọ nsọ ahụ si dị, Ndị Efesọs 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+;
8 Dị ka ihe atụ, a na-esite n’ike mmụọ nsọ nye otu onye okwu amamihe,+ nye onye ọzọ okwu ihe ọmụma+ dị ka otu mmụọ nsọ ahụ si dị,
17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+;