6 Ma ugbu a, ụmụnna m, ọ bụrụ na mụ abịa na-agwa unu okwu n’asụsụ dị iche iche, olee ihe ọma m ga-emere unu ma ọ bụrụ na mụ ejighị mkpughe+ ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amụma ma ọ bụ ozizi gwa unu okwu?
7 Otú o sina dị, dị nnọọ ka unu bara ọgaranya n’ihe niile,+ n’okwukwe na n’okwu na n’ihe ọmụma+ na n’ịnụ ọkụ n’obi niile nakwa n’ịhụnanya a anyị nwere n’ebe unu nọ, baakwanụ ọgaranya n’iji obiọma na-enye ihe a nke a na-enye.