Ndị Kọlọsi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+ 1 Timoti 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye ọ bụ uche ya ka a zọpụta+ ụdị mmadụ niile,+ ka ha nwetakwa ezi ihe ọmụma+ nke eziokwu.+
9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+