1 Ndị Kọrịnt 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Kama anyị na-ekwupụta amamihe Chineke dị n’ihe nzuzo dị nsọ,+ bụ́ amamihe zoro ezo, nke Chineke kara aka tupu oge eruo, tupu usoro ihe ndị a,+ maka ebube anyị. Ndị Kọlọsi 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E ji nlezianya zochie akụ̀ niile dị oké ọnụ ahịa nke amamihe na nke ihe ọmụma n’ime ya.+
7 Kama anyị na-ekwupụta amamihe Chineke dị n’ihe nzuzo dị nsọ,+ bụ́ amamihe zoro ezo, nke Chineke kara aka tupu oge eruo, tupu usoro ihe ndị a,+ maka ebube anyị.