Aịzaya 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya.*+ Ọ bụ ya mere ọ ga-eji mara ihe,+ na-aghọtakwa ihe nke ọma,Na-enye ezigbo ndụmọdụ, dịkwa ike,+Mara ọtụtụ ihe gbasara Jehova, na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ụlọ Nche,12/15/2010, p. 16-1910/1/1992, p. 187/1/1992, p. 14 Amụma Aịsaịa I, p. 159-160
2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya.*+ Ọ bụ ya mere ọ ga-eji mara ihe,+ na-aghọtakwa ihe nke ọma,Na-enye ezigbo ndụmọdụ, dịkwa ike,+Mara ọtụtụ ihe gbasara Jehova, na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.