Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+ Jọn 1:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Jọn gbakwara àmà, sị: “Ahụrụ m mmụọ nsọ ka o si n’eluigwe na-efedata n’ụdị nduru, ọ dịgidekwara n’isi ya.+ Ọrụ Ndịozi 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+
42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+
32 Jọn gbakwara àmà, sị: “Ahụrụ m mmụọ nsọ ka o si n’eluigwe na-efedata n’ụdị nduru, ọ dịgidekwara n’isi ya.+
38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+