1 Ndị Eze 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Mịkaya sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ọ bụ ihe Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu.”+ Jeremaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+
7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+