Ezikiel 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ihe ahụ nke na-abata unu na mmụọ+ agaghị eme ma ọlị,+ n’ihi na unu na-asị: “Ka anyị dịrị ka ndị mba ọzọ, dị ka ezinụlọ niile nke ala dị iche iche,+ site n’ijere osisi na nkume ozi.”’”+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
32 Ihe ahụ nke na-abata unu na mmụọ+ agaghị eme ma ọlị,+ n’ihi na unu na-asị: “Ka anyị dịrị ka ndị mba ọzọ, dị ka ezinụlọ niile nke ala dị iche iche,+ site n’ijere osisi na nkume ozi.”’”+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+