Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu. Abụ Ọma 105:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+ Luk 1:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 iji meere anyị ebere nke o kwere nna nna anyị hà ná nkwa, iji cheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+
42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu.
8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+ Luk 1:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 iji meere anyị ebere nke o kwere nna nna anyị hà ná nkwa, iji cheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+