Diuterọnọmi 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.
16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.